Abụ Ọma 19:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Iwu Jehova zuru okè.+ Ọ na-eme ka mmadụ nweghachi ume.*+ Ihe Jehova na-echetara ndị ya bụ ihe e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Ọ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+ Abụ Ọma 51:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mee ka obi dịghachi m ụtọ otú ọ dị m mgbe ị zọpụtara m.+ Mee ka irubere gị isi na-agụ m agụụ.
7 Iwu Jehova zuru okè.+ Ọ na-eme ka mmadụ nweghachi ume.*+ Ihe Jehova na-echetara ndị ya bụ ihe e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Ọ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+