Ọpụpụ 34:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova nọ na-agafe n’ihu ya ma na-ekwu, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nwere ọmịiko*+ ma na-eme ebere,+ onye na-anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye ịhụnanya ya*+ na eziokwu ya+ dị ukwuu, Aịzaya 55:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Tọọnụ ntị n’ala bịakwute m.+ Unu* ga-adị ndụ ma unu gee ntị. Mụ na unu ga-agbakwa ndụ ga-adịru mgbe ebighị ebi+Otú ahụ m kwere Devid nkwa na m gaghị akwụsị ịhụ ya n’anya.* E kwesịrị ịtụkwasị m obi na m ga-emezu nkwa a.+
6 Jehova nọ na-agafe n’ihu ya ma na-ekwu, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nwere ọmịiko*+ ma na-eme ebere,+ onye na-anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye ịhụnanya ya*+ na eziokwu ya+ dị ukwuu,
3 Tọọnụ ntị n’ala bịakwute m.+ Unu* ga-adị ndụ ma unu gee ntị. Mụ na unu ga-agbakwa ndụ ga-adịru mgbe ebighị ebi+Otú ahụ m kwere Devid nkwa na m gaghị akwụsị ịhụ ya n’anya.* E kwesịrị ịtụkwasị m obi na m ga-emezu nkwa a.+