2 Samuel 12:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Devid asị Netan: “Emehiela m Jehova.”+ Netan asị Devid: “Jehova agbagharakwala gị mmehie gị.+ Ị gaghị anwụ.+ Abụ Ọma 86:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na gịnwa bụ́ Jehova dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie.+ Ịhụnanya ị na-egosi ndị niile na-akpọku gị dị ukwuu.+ Abụ Ọma 103:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ na-agbaghara gị mmehie gị niile,+Ọ na-agwọkwa gị ọrịa gị niile.+ Aịzaya 44:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 M ga-ekpuchi ajọ omume gị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya,+Kpuchiekwa mmehie gị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya. Lọghachikwute m, n’ihi na m ga-agbapụta gị.+
13 Devid asị Netan: “Emehiela m Jehova.”+ Netan asị Devid: “Jehova agbagharakwala gị mmehie gị.+ Ị gaghị anwụ.+
5 N’ihi na gịnwa bụ́ Jehova dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie.+ Ịhụnanya ị na-egosi ndị niile na-akpọku gị dị ukwuu.+
22 M ga-ekpuchi ajọ omume gị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya,+Kpuchiekwa mmehie gị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya. Lọghachikwute m, n’ihi na m ga-agbapụta gị.+