20 Otú unu ga-esi eme ya bụ na unu ga-ahụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya,+ na-ege ntị n’olu ya, gharakwa ịhapụ ya,+ n’ihi na ọ bụ ya na-enye unu ndụ, ọ bụkwa ya ga-eme ka unu bitee aka n’ala ahụ Jehova ṅụrụ iyi na ọ ga-enye nna nna unu hà, bụ́ Ebreham, Aịzik, na Jekọb.”+