Diuterọnọmi 15:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Ọ bụrụ na otu n’ime ụmụnne unu adaa ogbenye n’otu n’ime obodo unu, n’ala Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu akpọchila obi unu ma ọ bụ jụ inyere nwanne unu dara ogbenye aka.+ 8 Unu ga-emesapụrụ ya aka+ ma gbazinye ya ihe ọ bụla na-akpa ya. Abụ Ọma 112:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O kesaarala mmadụ niile ihe. O nyela ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee] Ọ ga na-eme ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof] A ga-eme ka o sikwuo ike, meekwa ka ọ dị ebube. Ilu 14:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Onye na-eleda onye agbata obi ya anya na-eme mmehie,Ma onye na-emetere ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha ebere na-enwe obi ụtọ.+ Ilu 22:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A ga-agọzi onye na-emesapụ akaMaka na ọ na-enyetụ ogbenye nri.+
7 “Ọ bụrụ na otu n’ime ụmụnne unu adaa ogbenye n’otu n’ime obodo unu, n’ala Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu akpọchila obi unu ma ọ bụ jụ inyere nwanne unu dara ogbenye aka.+ 8 Unu ga-emesapụrụ ya aka+ ma gbazinye ya ihe ọ bụla na-akpa ya.
9 O kesaarala mmadụ niile ihe. O nyela ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee] Ọ ga na-eme ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof] A ga-eme ka o sikwuo ike, meekwa ka ọ dị ebube.
21 Onye na-eleda onye agbata obi ya anya na-eme mmehie,Ma onye na-emetere ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha ebere na-enwe obi ụtọ.+