Ilu 11:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 E nweghị uru akụnụba ga-aba n’ụbọchị oké iwe.*+ Ma, ọ bụ ezi omume ga-anapụta mmadụ n’ọnwụ.+ Matiu 16:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’eziokwu, olee uru ọ ga-abara mmadụ ma o nwetachaa ụwa niile ma tụfuo ndụ* ya?+ Ma ọ bụ, gịnị ka mmadụ ga-eji gbanwere ndụ* ya?+
26 N’eziokwu, olee uru ọ ga-abara mmadụ ma o nwetachaa ụwa niile ma tụfuo ndụ* ya?+ Ma ọ bụ, gịnị ka mmadụ ga-eji gbanwere ndụ* ya?+