Maịka 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Puku kwuru puku ebule ọ̀ ga-adị Jehova mma? Mmanụ nke na-asọ ka iri puku kwuru iri puku iyi ọ̀ ga-adị ya mma?+ M̀ ga-enye ọkpara m maka isi m nupụrụ? M̀ ga-enye mkpụrụ nke afọ m maka mmehie m?*+
7 Puku kwuru puku ebule ọ̀ ga-adị Jehova mma? Mmanụ nke na-asọ ka iri puku kwuru iri puku iyi ọ̀ ga-adị ya mma?+ M̀ ga-enye ọkpara m maka isi m nupụrụ? M̀ ga-enye mkpụrụ nke afọ m maka mmehie m?*+