Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 1:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 Chineke wee sị: “Ka anyị+ kee mmadụ n’oyiyi anyị,+ ka ha dị ka anyị.+ Ka azụ̀ ndị juru n’oké osimiri na anụ ndị na-efegharị n’eluigwe na anụ ụlọ na anụ niile na-arị arị nọrọ n’okpuru ha, ka ha na-elekọtakwa ụwa niile.”+

  • Jenesis 9:1, 2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Chineke wee gọzie Noa na ụmụ ya, sị ha: “Mụọnụ ọmụmụ, baanụ ụba, jukwanụ n’ụwa.+ 2 Ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ n’ụwa, ma anụ ọ bụla na-efe efe ma ihe ọ bụla na-agagharị n’ala ma azụ̀ niile dị n’oké osimiri, ga na-atụ unu ụjọ. M na-enyefe ha n’aka unu ugbu a.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya