2 Samuel 11:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Devid wee zie mmadụ ka ọ gaa jụta onye nwaanyị ahụ bụ. Onye ahụ asị ya: “Nwaanyị ahụ bụ Bat-shiba+ nwa Elayam,+ nwunye Yuraya+ onye Het.”+
3 Devid wee zie mmadụ ka ọ gaa jụta onye nwaanyị ahụ bụ. Onye ahụ asị ya: “Nwaanyị ahụ bụ Bat-shiba+ nwa Elayam,+ nwunye Yuraya+ onye Het.”+