Abụ Ọma 32:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M mechara kwupụtara gị mmehie m. Ekpuchighị m njehie m.+ M sịrị: “M ga-ekwupụtara Jehova ihe ọjọọ ndị m mere.”+ Ị gbaghaara m mmehie m niile.+ (Sila) Abụ Ọma 40:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọdachi ndị na-abịara m karịrị akarị nke na enweghị m ike ịgụta ha ọnụ.+ Mmehie m dị nnọọ ọtụtụ nke na anaghị m ahụ ụzọ.+ Ha dị ọtụtụ karịa ntutu isi m,Obi adaakwala m mbà.
5 M mechara kwupụtara gị mmehie m. Ekpuchighị m njehie m.+ M sịrị: “M ga-ekwupụtara Jehova ihe ọjọọ ndị m mere.”+ Ị gbaghaara m mmehie m niile.+ (Sila)
12 Ọdachi ndị na-abịara m karịrị akarị nke na enweghị m ike ịgụta ha ọnụ.+ Mmehie m dị nnọọ ọtụtụ nke na anaghị m ahụ ụzọ.+ Ha dị ọtụtụ karịa ntutu isi m,Obi adaakwala m mbà.