Jenesis 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 E nweghị ihe dị n’ụwa. Ọ tọgbọ chakoo. Ọchịchịrị gbara n’elu ogbu mmiri,*+ ike Chineke*+ nọkwa na-erugharị n’elu mmiri ahụ.+
2 E nweghị ihe dị n’ụwa. Ọ tọgbọ chakoo. Ọchịchịrị gbara n’elu ogbu mmiri,*+ ike Chineke*+ nọkwa na-erugharị n’elu mmiri ahụ.+