Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 2:18, 19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 N’ihi na ịga n’ụlọ ya dị ka mmadụ ịgakwuru ọnwụ,

      Ụzọ ụlọ ya na-edugakwa mmadụ n’ili.+

      19 E nweghị onye ọ bụla n’ime ndị ya na ha na-enwe mmekọahụ ga-alọta,

      Ha agaghịkwa abịaghachi n’ụzọ na-eduga ná ndụ.+

  • Ilu 7:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Ọ nọ na-aga ruo mgbe akụ́ gbapuru imeju ya.

      Ọ dị ka nnụnụ nke ji ọsọ feba n’ọnyà. Ọ maghị na ihe a o mere ga-ata isi ya.+

  • Ilu 7:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 N’ihi na ọ laala ọtụtụ ndị n’iyi,+

      Ndị o gburu dịkwa ọtụtụ.+

  • Ilu 23:27, 28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 N’ihi na nwaanyị akwụna dị ka olulu miri emi,

      Nwaanyị na-akwa iko* dịkwa ka olulu mmiri dị warara.+

      28 Ọ na-echechi mmadụ n’ụzọ ka onye ohi.+

      Ọ na-eme ka ụmụ nwoke ndị na-eme ihe ọjọọ na-adịkwu ọtụtụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya