Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 5:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 N’ihi na okwu* nwaanyị na-ebi ndụ rụrụ arụ* na-atọ ka mmanụ aṅụ.+

      Ọ na-eji okwu ọnụ ya arafu mmadụ.*+

  • Ilu 5:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  5 Ụkwụ ya na-eduga n’ọnwụ.

      Nzọụkwụ ya na-eduga mmadụ n’ili.*

  • Ilu 5:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Nwa m, gịnịzi mere ị ga-eji nwee mmasị n’ebe nwaanyị na-ebi ndụ rụrụ arụ* nọ?

      Gịnị mere ị ga-eji na-amakụ nwaanyị na-akwa iko?*+

  • Ilu 5:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Ọ ga-anwụ maka na ọ nabataghị aka ná ntị a dọrọ ya,

      Ọ ga-akpafukwa maka na ọ dị ezigbote iberiibe.

  • Ilu 9:16-18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 “Onye ọ bụla na-amaghị ihe, ya bata ebe a.”

      Ọ na-agwa ndị na-enweghị uche, sị:+

      17 “Mmiri e zutere ezute na-atọ ụtọ,

      Nri e riri na nzuzo na-adịkwa ụtọ.”+

      18 Ma ha amaghị na ụlọ ya bụ ụlọ ndị nwụrụ anwụ,

      Na ndị na-abanye na nke ya nọ n’ime ime ili.*+

  • Ndị Efesọs 5:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 N’ihi na unu ma, ya edookwa unu anya, na o nweghị onye na-akwa iko*+ ma ọ bụ onye na-adịghị ọcha ma ọ bụ onye anyaukwu,+ nke pụtara onye na-ekpere arụsị, ga-eketa Alaeze Kraịst na nke Chineke.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya