Abụ Ọma 19:9, 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ịtụ egwu Jehova dị mma.+ Ọ na-adịru mgbe ebighị ebi. Ihe Jehova kpebiri bụ eziokwu. Ha niile ziri ezi.+ 10 Ha bara ezigbo uru karịa ọlaedo,Karịa ezigbo ọlaedo,*+Ha dịkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ,+ mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya na-agụpụtasị.
9 Ịtụ egwu Jehova dị mma.+ Ọ na-adịru mgbe ebighị ebi. Ihe Jehova kpebiri bụ eziokwu. Ha niile ziri ezi.+ 10 Ha bara ezigbo uru karịa ọlaedo,Karịa ezigbo ọlaedo,*+Ha dịkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ,+ mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya na-agụpụtasị.