Abụ Ọma 37:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Obere ihe onye ezi omume nwere dị mmaKarịa nnukwu ihe ọtụtụ ndị ajọ omume nwere.+