Abụ Ọma 37:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ntakịrị ihe onye ezi omume nwere dị mma+Karịa ihe buru ibu ọtụtụ ndị ajọ omume nwere.+