8 Nyere m aka ka m ghara ịna-ekwu ihe na-abụghị eziokwu, ka m ghara ịna-agha ụgha.+
Emela ka m daa ogbenye, enyekwala m akụnụba.
Naanị nye m nri ga-ezuru m,+
9 Ka afọ wee ghara iju m, mụ agọnahụ gị, sị, “Ònye bụ Jehova?”+
Ekwekwala ka m daa ogbenye, ka m wee ghara izu ohi ma mebie aha Chineke m.