Abụ Ọma 141:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụrụ na onye ezi omume etie m ihe, ọ pụtara na ọ hụrụ m n’anya.*+ Ọ bụrụ na ọ baara m mba, ọ ga-adị ka ebe a wụsara m mmanụ n’isi.+ A gaghị m ajụ ya.+ M ka ga na-ekpere ya ekpere mgbe ọdachi dakwasịrị ya. Ilu 9:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Abarala onye na-akwa mmadụ emo mba ka ọ ghara ịkpọ gị asị.+ Baara onye ma ihe mba, ọ ga-ahụ gị n’anya.+
5 Ọ bụrụ na onye ezi omume etie m ihe, ọ pụtara na ọ hụrụ m n’anya.*+ Ọ bụrụ na ọ baara m mba, ọ ga-adị ka ebe a wụsara m mmanụ n’isi.+ A gaghị m ajụ ya.+ M ka ga na-ekpere ya ekpere mgbe ọdachi dakwasịrị ya.
8 Abarala onye na-akwa mmadụ emo mba ka ọ ghara ịkpọ gị asị.+ Baara onye ma ihe mba, ọ ga-ahụ gị n’anya.+