Abụ Ọma 1:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Onye ọ bụla nke na-anaghị eso ndụmọdụ ndị ajọ omume,Nke na-anaghị eso ụzọ ndị mmehie,+Nke na-anaghịkwa anọ n’ebe ndị na-akwa emo nọ,+ na-enwe obi ụtọ. 2 Iwu Jehova na-atọ ya ụtọ,+Ọ na-agụkwa iwu ya ma na-atụgharị uche na ya* ehihie na abalị.+
1 Onye ọ bụla nke na-anaghị eso ndụmọdụ ndị ajọ omume,Nke na-anaghị eso ụzọ ndị mmehie,+Nke na-anaghịkwa anọ n’ebe ndị na-akwa emo nọ,+ na-enwe obi ụtọ. 2 Iwu Jehova na-atọ ya ụtọ,+Ọ na-agụkwa iwu ya ma na-atụgharị uche na ya* ehihie na abalị.+