Job 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Gịnị mere na anwụghị m mgbe a na-amụ m? Gịnị mere na anwụghị m mgbe m si n’akpa nwa pụta?+ Job 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na ugbu a, m gaarala edinara ala n’enweghị onye na-enye m nsogbu.+ M gaarala na-ehi ụra, na-ezukwa ike,+ Job 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Mmadụ nwaanyị mụrụAnaghị ebite ndụ aka,+ nsogbu na-ezukwa ya ahụ́.+
13 N’ihi na ugbu a, m gaarala edinara ala n’enweghị onye na-enye m nsogbu.+ M gaarala na-ehi ụra, na-ezukwa ike,+ Job 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Mmadụ nwaanyị mụrụAnaghị ebite ndụ aka,+ nsogbu na-ezukwa ya ahụ́.+