13 Ugbu a, geenụ ntị, unu ndị na-asị: “Taa ma ọ bụ echi, anyị ga-eje obodo dị otú a, nọọ otu afọ ebe ahụ, zụọ ahịa, ritekwa uru,”+ 14 ma unu amaghị ihe ndụ unu ga-abụ echi.+ N’ihi na unu dị ka alụlụụ nke ọ na-abụ, ya pụta, obere oge a gaghịzi ahụ ya.+