-
Jenesis 50:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ha wee rute n’ebe a na-azọcha mkpụrụ nke dị n’Etad. Ọ dị ná mpaghara Osimiri Jọdan. Ha bere nnukwu ákwá n’ebe ahụ, Josef rukwaara nna ya uju ruo ụbọchị asaa.
-