Jenesis 7:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ihe ọ bụla na-eku ume nọ n’elu ala nwụrụ.+ Abụ Ọma 104:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, obi anaghị ezu ha ike. Ọ bụrụ na i mee ka ha kwụsị iku ume,* ha na-anwụ laghachi n’ájá.+ Ekliziastis 12:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ájá ewee laghachi n’ala,+ bụ́ ebe ọ dịbu, ume ndụ* alaghachikwuru ezi Chineke onye nyere ya mmadụ.+
29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, obi anaghị ezu ha ike. Ọ bụrụ na i mee ka ha kwụsị iku ume,* ha na-anwụ laghachi n’ájá.+
7 Ájá ewee laghachi n’ala,+ bụ́ ebe ọ dịbu, ume ndụ* alaghachikwuru ezi Chineke onye nyere ya mmadụ.+