Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezra 1:1, 2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 1 N’afọ nke mbụ n’ọchịchị Saịrọs+ eze Peshia, ka ihe Jehova si n’ọnụ Jeremaya kwuo+ wee mezuo, Jehova mere ka Saịrọs eze Peshia nye iwu* ka a maa ọkwa n’alaeze ya niile, deekwa ya n’akwụkwọ,+ sị:

      2 “Ihe a bụ ihe Saịrọs eze Peshia kwuru, ‘Jehova bụ́ Chineke nke eluigwe enyela m alaeze niile dị n’ụwa.+ Ọ họpụtakwala m ka m rụọrọ ya ụlọ na Jeruselem,+ nke dị na Juda.

  • Aịzaya 44:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Ọ bụ m na-ekwu gbasara Saịrọs,+ sị, ‘Ọ bụ onye ọzụzụ atụrụ m.

      Ọ ga-emekwa ihe niile bụ́ uche m.’+

      Ọ bụ m na-ekwu gbasara Jeruselem, sị, ‘A ga-arụghachi ya,’

      Kwuokwa gbasara ụlọ nsọ dị na ya, sị, ‘A ga-atọ ntọala ya.’”+

  • Aịzaya 48:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Unu niile, zukọtanụ ma gee ntị.

      Ò nwere chi ọ bụla n’ime ha kwuru gbasara ihe ndị a?

      Onye* mụnwa bụ́ Jehova hụrụ n’anya+

      Ga-eme Babịlọn ihe ọ bụla dị mụ mma.+

      Ọ ga-ejikwa aka ya dị ike mesie ndị Kaldia ike.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya