Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 92:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ha ga na-akọsa na Jehova bụ onye ezi omume.

      Ọ bụ ya bụ Oké Nkume m,+ ọ naghịkwa eme ihe ọjọọ.

  • Abụ Ọma 119:68
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 68 Ị dị mma,+ ihe ndị ị na-eme dịkwa mma.

      Kụziere m ihe i nyere n’iwu.*+

  • Abụ Ọma 145:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  9 Jehova na-emere ihe niile o kere eke ihe ọma,+

      Ọrụ ya niile na-egosikwa na ọ na-eme ebere.

  • Ọrụ Ndịozi 14:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ma, ihe ọma ndị ọ na-eme na-egosi unu ụdị onye ọ bụ.+ Ọ na-eme ka mmiri si n’eluigwe zooro unu, na-eme ka mkpụrụ unu kụrụ na-amị n’oge ya n’uju,+ na-enye unu nri hiri nne, na-emekwa ka unu na-enwe obi ụtọ.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya