Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 30:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Jehova bụ́ Chineke unu ga-esi n’ebe a dọọrọ unu n’agha kpọlata unu,+ meere unu ebere+ ma si n’ebe niile Jehova bụ́ Chineke unu chụsasịrị unu kpọghachite unu.+

  • Abụ Ọma 30:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  5 N’ihi na ọ bụ obere oge ka ọ na-ewesa mmadụ iwe,+

      Ma ọ na-emere mmadụ amara* n’oge niile onye ahụ dị ndụ.+

      Mmadụ nwere ike ibe ákwá ná mgbede, ma e ruo n’ụtụtụ, ya etie mkpu ọṅụ.+

  • Aịzaya 54:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  7 “M hapụtụrụ gị,

      Ma, m ga-emere gị ezigbo ebere kpọlata gị.+

  • Aịzaya 57:17, 18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Iwe were m n’ihi otú uru e ji aghụghọ erite si agụsi ya ike.+

      Ọ bụ ya mere m ji taa ya ahụhụ, zoo ihu m, na-ewekwara ya iwe.

      Ma, ọ nọ na-enupụ isi,+ na-eme ihe ọ bụla obi ya gwara ya.

      18 Ahụla m otú o si eme.

      Ma, m ga-agwọ ya,+ duziekwa ya.+

      M ga-akasikwa ya na ndị so ya na-eru uju obi.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya