Ọnụ Ọgụgụ 34:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gwa ndị Izrel ihe ndị a m na-agwa gị: ‘Mgbe unu banyere n’ala Kenan,+ bụ́ ala a ga-ekere unu ka ọ bụrụ nke unu, ebe ndị a ga-abụ ókè ala Kenan ahụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 34:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ókè ahụ ga-eche ihu ebe ọzọ n’Azmọn wee ruo na Ndagwurugwu* Ijipt. Ọ ga-ejedebe n’Oké Osimiri Mediterenian.*+
2 “Gwa ndị Izrel ihe ndị a m na-agwa gị: ‘Mgbe unu banyere n’ala Kenan,+ bụ́ ala a ga-ekere unu ka ọ bụrụ nke unu, ebe ndị a ga-abụ ókè ala Kenan ahụ.+
5 Ókè ahụ ga-eche ihu ebe ọzọ n’Azmọn wee ruo na Ndagwurugwu* Ijipt. Ọ ga-ejedebe n’Oké Osimiri Mediterenian.*+