Aịzaya 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị nọ n’eluigwe, nụrụnụ. Ndị nọ n’ụwa,+ geekwanụ ntị,N’ihi na Jehova kwuru, sị: “M zụrụ ụmụ m ha etoo. M lekọtakwara ha,+Ma ha enupụrụla m isi.+ Aịzaya 63:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, ha nupụụrụ ya isi,+ meekwa ihe wutere mmụọ nsọ ya.+ Ọ ghọziri onye iro ha,+Lụsokwa ha ọgụ.+ Aịzaya 65:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ana m agbasara ndị dị isi ike aka m mgbe niile.+ Ha na-eje ije n’ụzọ na-adịghị mma,+Na-emekwa ihe ọ bụla gbatara ha n’obi.+
2 Ndị nọ n’eluigwe, nụrụnụ. Ndị nọ n’ụwa,+ geekwanụ ntị,N’ihi na Jehova kwuru, sị: “M zụrụ ụmụ m ha etoo. M lekọtakwara ha,+Ma ha enupụrụla m isi.+
2 Ana m agbasara ndị dị isi ike aka m mgbe niile.+ Ha na-eje ije n’ụzọ na-adịghị mma,+Na-emekwa ihe ọ bụla gbatara ha n’obi.+