Aịzaya 22:20, 21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “‘N’oge ahụ, m ga-akpọ onye na-ejere m ozi, bụ́ Elayakim+ nwa Hilkaya, 21 yiwe ya uwe mwụda gị, were ákwà ị na-eke n’úkwù kesie ya ike,+ nyefeekwa ya ọchịchị* gị. Ọ ga-aghọkwara ndị bi na Jeruselem na ezinụlọ Juda nna.
20 “‘N’oge ahụ, m ga-akpọ onye na-ejere m ozi, bụ́ Elayakim+ nwa Hilkaya, 21 yiwe ya uwe mwụda gị, were ákwà ị na-eke n’úkwù kesie ya ike,+ nyefeekwa ya ọchịchị* gị. Ọ ga-aghọkwara ndị bi na Jeruselem na ezinụlọ Juda nna.