Aịzaya 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova ga-emere Jekọb ebere,+ họrọkwa Izrel ọzọ.+ Ọ ga-eme ka ha biri* n’ala ha.+ Ndị mbịarambịa ga-agakwurukwa ndị ezinụlọ Jekọb, ha na ha ebiri.+ Jeremaya 31:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Jehova kwukwara, sị, “Ọ̀ kwa Ifrem bụ nwa m hụrụ n’anya na nwa dị m n’obi?+ Ugboro ole m baara ya mba bụkwa ugboro ole m ga-echeta ya. Ọ bụ ya mere m* ji na-achọsi ya ike.+ M ga-emetekwara ya ebere.”+
14 Jehova ga-emere Jekọb ebere,+ họrọkwa Izrel ọzọ.+ Ọ ga-eme ka ha biri* n’ala ha.+ Ndị mbịarambịa ga-agakwurukwa ndị ezinụlọ Jekọb, ha na ha ebiri.+
20 Jehova kwukwara, sị, “Ọ̀ kwa Ifrem bụ nwa m hụrụ n’anya na nwa dị m n’obi?+ Ugboro ole m baara ya mba bụkwa ugboro ole m ga-echeta ya. Ọ bụ ya mere m* ji na-achọsi ya ike.+ M ga-emetekwara ya ebere.”+