Ọnụ Ọgụgụ 21:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Mosis zipụrụ ụfọdụ ụmụ nwoke ka ha gaa nyopụta otú Jeza dị.+ Ha weghaara ime obodo niile dị ya nso,* chụpụkwa ndị Amọraịt bi n’ebe ahụ. Ọnụ Ọgụgụ 32:34, 35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ụmụ Gad wee rụọ* Daịbọn,+ Atarọt,+ Aroa,+ 35 Atrọt-shofan, Jeza,+ Jọg-beha,+ Joshụa 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+ Joshụa 21:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Heshbọn+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Jeza+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Ha dị obodo anọ.
32 Mosis zipụrụ ụfọdụ ụmụ nwoke ka ha gaa nyopụta otú Jeza dị.+ Ha weghaara ime obodo niile dị ya nso,* chụpụkwa ndị Amọraịt bi n’ebe ahụ.
8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+
39 Heshbọn+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Jeza+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Ha dị obodo anọ.