Aịzaya 35:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta,+ tirikwa mkpu ọṅụ bata na Zayọn.+ Ha agaghị akwụsị ịna-enwe aṅụrị.+ Ha ga na-enwe obi ụtọ, na-enwekwa aṅụrị. Iru uju na ịsụ ude ga-alakwa kpamkpam.+
10 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta,+ tirikwa mkpu ọṅụ bata na Zayọn.+ Ha agaghị akwụsị ịna-enwe aṅụrị.+ Ha ga na-enwe obi ụtọ, na-enwekwa aṅụrị. Iru uju na ịsụ ude ga-alakwa kpamkpam.+