Ezra 3:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jeshụa+ nwa Jehozadak na ndị nchụàjà ibe ya nakwa Zerubabel+ nwa Shieltiel+ na ụmụnne ya biliri rụọ ebe ịchụàjà nke Chineke Izrel, ka ha nwee ike ịna-achụ àjà a na-esu ọkụ na ya, otú e dere n’Iwu Mosis,+ onye nke ezi Chineke. Nehemaya 12:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị a bụ ndị nchụàjà na ndị Livaị so Zerubabel+ nwa Shieltiel,+ na Jeshụa+ lọta: Seraya, Jeremaya, Ezra,
2 Jeshụa+ nwa Jehozadak na ndị nchụàjà ibe ya nakwa Zerubabel+ nwa Shieltiel+ na ụmụnne ya biliri rụọ ebe ịchụàjà nke Chineke Izrel, ka ha nwee ike ịna-achụ àjà a na-esu ọkụ na ya, otú e dere n’Iwu Mosis,+ onye nke ezi Chineke.
12 Ndị a bụ ndị nchụàjà na ndị Livaị so Zerubabel+ nwa Shieltiel,+ na Jeshụa+ lọta: Seraya, Jeremaya, Ezra,