Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Rom 2:6, 7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ọrụ ya.+ 7 Ọ ga-enye ndị tachiri obi na-arụ ọrụ dị mma ndụ ebighị ebi, ya bụ, ndị na-achọ ebube na nsọpụrụ na ahụ́ na-agaghị ere ure.+

  • 2 Timoti 4:7, 8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Alụọla m ezigbo ọgụ anyị na-alụ.+ Agbaala m ọsọ ndụ ruo n’isi.+ Akwụsikwara m ike n’okwukwe. 8 Onyenwe anyị, onye na-ekpe ikpe ziri ezi,+ ejikerela ugbu a inye m okpueze a na-enye ndị ezi omume.+ Ọ ga-eji ya kwụọ m ụgwọ n’ụbọchị ikpe.+ Ma, ọ bụghị naanị m ka ọ ga-enye ya, ọ ga-enyekwa ya ndị niile na-atụsi anya ike ka ọ pụta ìhè.

  • Jems 1:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Onye na-atachi obi n’ọnwụnwa na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na o dichaa ọnwụnwa ahụ, Jehova* ga-enye ya ndụ,+ nke bụ́ ụgwọ ọrụ o kwere nkwa ịkwụ* ndị na-akwụsịghị ịhụ ya n’anya.+

  • Mkpughe 20:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Ahụrụ m ocheeze dị iche iche. E nyere ndị nọ ọdụ na ha ike ikpe ikpe. Ahụrụ m ọbara* ndị e gburu* maka na ha gbara àmà banyere Jizọs, gwakwa ndị mmadụ gbasara Chineke. Ndị a efeghị anụ ọhịa ahụ ma ọ bụ ihe yiri ya a kpụrụ akpụ, a kaghịkwa ha akara anụ ọhịa ahụ n’egedege ihu na n’elu aka ha.+ Ha wee dịrị ndụ ma soro Kraịst bụrụ eze,+ chịakwa otu puku (1,000) afọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya