Matiu 4:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 O wee gazuo Galili niile,+ na-akụzi ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ na-ekwusakwa ozi ọma Alaeze Chineke, na-agwọkwa ndị mmadụ ụdị ọrịa ọ bụla ha na-arịa.+ Matiu 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe Jizọs kwuchara ihe ndị a, o si na Galili pụọ bịa n’ókè Judia, n’ofe Osimiri Jọdan.+ Luk 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha wee gaa n’obodo niile, na-ezisa ozi ọma, na-agwọkwa ọrịa ebe niile.+
23 O wee gazuo Galili niile,+ na-akụzi ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ na-ekwusakwa ozi ọma Alaeze Chineke, na-agwọkwa ndị mmadụ ụdị ọrịa ọ bụla ha na-arịa.+