Matiu 19:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma, otu onye bịakwutere ya wee sị ya: “Onye Ozizi, olee ezi ihe m ga-eme ka m nweta ndụ ebighị ebi?”+ Luk 18:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Otu n’ime ndị na-achị achị wee jụọ ya, sị: “Ezigbo Onye Ozizi, gịnị ka m ga-eme ka m nweta ndụ ebighị ebi?”+
16 Ma, otu onye bịakwutere ya wee sị ya: “Onye Ozizi, olee ezi ihe m ga-eme ka m nweta ndụ ebighị ebi?”+
18 Otu n’ime ndị na-achị achị wee jụọ ya, sị: “Ezigbo Onye Ozizi, gịnị ka m ga-eme ka m nweta ndụ ebighị ebi?”+