Matiu 6:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ekwela ka a nwata anyị,*+ kama napụta anyị n’aka ajọ onye ahụ.’+ Luk 11:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Gbaghara anyị mmehie anyị,+ n’ihi na anyịnwa na-agbagharakwa onye ọ bụla mehiere anyị.*+ Ekwekwala ka a nwata anyị.”*+ Luk 22:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 O wee sị ha: “Gịnị mere unu ji ehi ụra? Bilienụ, na-ekpekwanụ ekpere, ka a ghara ịnwata unu.”+
4 Gbaghara anyị mmehie anyị,+ n’ihi na anyịnwa na-agbagharakwa onye ọ bụla mehiere anyị.*+ Ekwekwala ka a nwata anyị.”*+