-
Jọn 1:32-34Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 Jọn gbakwara àmà, sị: “Ahụrụ m mmụọ nsọ ka o si n’eluigwe na-efedata n’ụdị nduru, ọ dịgidekwara n’isi ya.+ 33 Amaghịdị m ya. Ma, Onye zitere m ka m jiri mmiri na-eme baptizim sịrị m: ‘Onye ọ bụla ị hụrụ ka mmụọ nsọ bịakwasịrị ma dịgide n’isi ya,+ ọ bụ ya bụ onye ji mmụọ nsọ eme baptizim.’+ 34 Ahụla m ya, agbaakwala m àmà na ọ bụ ya bụ Ọkpara Chineke.”+
-