Diuterọnọmi 18:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 M ga-esi n’ụmụnne ha họpụtara ha onye amụma nke dị ka gị.+ M ga-agwa ya ihe ọ ga-ekwu,+ ọ ga-agwakwa ha ihe niile m ga-enye ya n’iwu.+ Jọn 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe ndị mmadụ hụrụ ọrụ ebube ndị ọ rụrụ,* ha malitere ịsị: “N’eziokwu, onye a bụ Onye Amụma ahụ ga-abịa n’ụwa.”+
18 M ga-esi n’ụmụnne ha họpụtara ha onye amụma nke dị ka gị.+ M ga-agwa ya ihe ọ ga-ekwu,+ ọ ga-agwakwa ha ihe niile m ga-enye ya n’iwu.+
14 Mgbe ndị mmadụ hụrụ ọrụ ebube ndị ọ rụrụ,* ha malitere ịsị: “N’eziokwu, onye a bụ Onye Amụma ahụ ga-abịa n’ụwa.”+