Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 29:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 N’ihi ya, na-emenụ ihe ndị e kwuru n’ọgbụgba ndụ a, na-erubekwanụ isi na ha, ka ihe niile unu na-eme wee gaa nke ọma.+

  • Abụ Ọma 1:1, 2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 1 Onye ọ bụla nke na-anaghị eso ndụmọdụ ndị ajọ omume,

      Nke na-anaghị eso ụzọ ndị mmehie,+

      Nke na-anaghịkwa anọ n’ebe ndị na-akwa emo nọ,+ na-enwe obi ụtọ.

       2 Iwu Jehova na-atọ ya ụtọ,+

      Ọ na-agụkwa iwu ya ma na-atụgharị uche na ya* ehihie na abalị.+

  • Abụ Ọma 112:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 112 Toonụ Jaa!*+

      א [Alef]

      Onye na-atụ egwu Jehova na-enwe obi ụtọ,+

      ב [Bet]

      Ya bụ, onye iwu ya na-amasị nke ukwuu.+

  • Abụ Ọma 119:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  2 Ndị na-eme ihe ọ na-echetara ha na-enwe obi ụtọ,+

      Ya bụ, ndị ji obi ha niile na-achọ ya.+

  • Matiu 7:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 “Ọ bụghị onye ọ bụla nke na-asị m, ‘Onyenwe anyị, Onyenwe anyị,’ ga-aba n’Alaeze eluigwe. Kama ọ bụ naanị onye na-eme uche Nna m nke nọ n’eluigwe ga-aba na ya.+

  • Jems 1:25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 Ma onye na-enyocha iwu Chineke, nke zuru okè,+ nke na-eme ka mmadụ nwere onwe ya, onye na-emekwa ihe o kwuru, abụghị onye na-echefu ihe ọ nụrụ. Ọ bụ onye na-arụ ọrụ Chineke sị ka a rụọ. Ọ ga-enwekwa obi ụtọ ma ọ na-arụ ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya