Abụ Ọma 51:1-3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 Chineke, biko, meere m amara n’ihi ịhụnanya gị.*+ Hichapụ mmehie m n’ihi na ebere gị dị ukwuu.+ 2 Gbaghara m mmehie m,*+Sachapụkwa m mmehie m.+ 3 N’ihi na m ma nke ọma na m mere mmehie,M na-echetakwa mmehie m mgbe niile.+
51 Chineke, biko, meere m amara n’ihi ịhụnanya gị.*+ Hichapụ mmehie m n’ihi na ebere gị dị ukwuu.+ 2 Gbaghara m mmehie m,*+Sachapụkwa m mmehie m.+ 3 N’ihi na m ma nke ọma na m mere mmehie,M na-echetakwa mmehie m mgbe niile.+