Matiu 12:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Mgbe ọ ka nọ na-agwa ìgwè mmadụ ahụ okwu, nne ya na ụmụnne ya ndị nwoke+ bịara. Ha guzo n’èzí na-achọ ịgwa ya okwu.+ Mak 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Onye a ọ́ bụghị ọkwá nkà,+ nwa Meri?+ Ọ́ bụghịkwa nwanne Jems,+ Josef, Judas, na Saịmọn?+ Ọ̀ bụ na anyị na ụmụnne ya ndị nwaanyị ebighị n’ebe a?” N’ihi ya, ha anabataghị ya. Luk 8:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma nne ya na ụmụnne ya ndị nwoke+ gawara ebe ọ nọ, ma ha enweghị ike ịgaru ebe ọ nọ n’ihi ìgwè mmadụ.+ Jọn 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mgbe e mechara, ya na nne ya na ụmụnne ya ndị nwoke+ na ndị na-eso ụzọ ya gbadara Kapaniọm.+ Ma ha anọghị ọtụtụ ụbọchị n’ebe ahụ. Ọrụ Ndịozi 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ha niile ji otu obi na-ekpe ekpere mgbe niile, ha na ụmụ nwaanyị+ ụfọdụ na ụmụnne Jizọs ndị nwoke+ na Meri nne ya. Ndị Galeshia 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma ahụghị m ndịozi ndị ọzọ ma e wepụ Jems,+ nwanne Onyenwe anyị.
46 Mgbe ọ ka nọ na-agwa ìgwè mmadụ ahụ okwu, nne ya na ụmụnne ya ndị nwoke+ bịara. Ha guzo n’èzí na-achọ ịgwa ya okwu.+
3 Onye a ọ́ bụghị ọkwá nkà,+ nwa Meri?+ Ọ́ bụghịkwa nwanne Jems,+ Josef, Judas, na Saịmọn?+ Ọ̀ bụ na anyị na ụmụnne ya ndị nwaanyị ebighị n’ebe a?” N’ihi ya, ha anabataghị ya.
19 Ma nne ya na ụmụnne ya ndị nwoke+ gawara ebe ọ nọ, ma ha enweghị ike ịgaru ebe ọ nọ n’ihi ìgwè mmadụ.+
12 Mgbe e mechara, ya na nne ya na ụmụnne ya ndị nwoke+ na ndị na-eso ụzọ ya gbadara Kapaniọm.+ Ma ha anọghị ọtụtụ ụbọchị n’ebe ahụ.
14 Ha niile ji otu obi na-ekpe ekpere mgbe niile, ha na ụmụ nwaanyị+ ụfọdụ na ụmụnne Jizọs ndị nwoke+ na Meri nne ya.