Luk 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Chineke ga-emekwa ka nwa gị jiri ụdị obi na ike Ịlaịja nwere butere ya ụzọ,+ iji mee ka obi ndị nna dịrị ka nke ụmụ,*+ meekwa ka ndị na-enupụ isi kpawa àgwà ka ndị ma ihe na ndị ezi omume, iji kwadebere Jehova* otu ndị.”+ Jọn 3:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Unu onwe unu ga-agbara m akaebe na m kwuru, sị, ‘Abụghị m Kraịst,+ kama e zitere m ka m buru ya ụzọ bịa.’+
17 Chineke ga-emekwa ka nwa gị jiri ụdị obi na ike Ịlaịja nwere butere ya ụzọ,+ iji mee ka obi ndị nna dịrị ka nke ụmụ,*+ meekwa ka ndị na-enupụ isi kpawa àgwà ka ndị ma ihe na ndị ezi omume, iji kwadebere Jehova* otu ndị.”+
28 Unu onwe unu ga-agbara m akaebe na m kwuru, sị, ‘Abụghị m Kraịst,+ kama e zitere m ka m buru ya ụzọ bịa.’+