Jọn 14:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M ga-arịọkwa Nna m, ọ ga-enye unu ihe inyeaka* ọzọ ka ọ dịnyere unu ruo mgbe ebighị ebi,+ Jọn 14:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+ Jọn 15:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 M ga-esi n’ebe Nna m nọ zitere unu ihe inyeaka, bụ́ mmụọ nke eziokwu,+ nke na-esi n’ebe Nna m nọ abịa. Mgbe ọ bịara, ọ ga-agba àmà banyere m.+ Ọrụ Ndịozi 2:32, 33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Chineke kpọlitere Jizọs a n’ọnwụ, anyị hụkwara ya.+ 33 A kpọgoro ya n’eluigwe, ya anọrọ n’aka nri Chineke.+ Nna ya nyekwara ya mmụọ nsọ o kwere nkwa na ọ ga-ezite.+ Ọ bụ ya mere o ji wụkwasị anyị mmụọ nsọ dị ka unu na-ahụ ma na-anụ.
26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+
26 M ga-esi n’ebe Nna m nọ zitere unu ihe inyeaka, bụ́ mmụọ nke eziokwu,+ nke na-esi n’ebe Nna m nọ abịa. Mgbe ọ bịara, ọ ga-agba àmà banyere m.+
32 Chineke kpọlitere Jizọs a n’ọnwụ, anyị hụkwara ya.+ 33 A kpọgoro ya n’eluigwe, ya anọrọ n’aka nri Chineke.+ Nna ya nyekwara ya mmụọ nsọ o kwere nkwa na ọ ga-ezite.+ Ọ bụ ya mere o ji wụkwasị anyị mmụọ nsọ dị ka unu na-ahụ ma na-anụ.