Jọn 14:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M ga-arịọkwa Nna m, ọ ga-enye unu ihe inyeaka* ọzọ ka ọ dịnyere unu ruo mgbe ebighị ebi,+ Jọn 14:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+ Jọn 16:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, ana m agwa unu eziokwu, ọ bụ ka ihe dịrị unu ná mma mere m ji ala. N’ihi na ọ bụrụ na alaghị m, ihe inyeaka ahụ+ agaghị abịakwute unu. Ma ọ bụrụ na mụ alaa, m ga-ezitere unu ya.
26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+
7 Ma, ana m agwa unu eziokwu, ọ bụ ka ihe dịrị unu ná mma mere m ji ala. N’ihi na ọ bụrụ na alaghị m, ihe inyeaka ahụ+ agaghị abịakwute unu. Ma ọ bụrụ na mụ alaa, m ga-ezitere unu ya.