2 Timoti 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na mmụọ nsọ Chineke nyere anyị anaghị eme ka anyị tụwa ụjọ,+ kama, ọ na-enye anyị ike,+ na-eme ka anyị hụ ndị ọzọ n’anya, na-emekwa ka anyị na-ele ihe anya otú dị mma.
7 N’ihi na mmụọ nsọ Chineke nyere anyị anaghị eme ka anyị tụwa ụjọ,+ kama, ọ na-enye anyị ike,+ na-eme ka anyị hụ ndị ọzọ n’anya, na-emekwa ka anyị na-ele ihe anya otú dị mma.