Ilu 13:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọtụtụ ihe na-agụ onye umengwụ agụụ, ma e nweghị ihe ọ bụla o nwere.+ Ma afọ ga-eju onye na-arụsi ọrụ ike.+
4 Ọtụtụ ihe na-agụ onye umengwụ agụụ, ma e nweghị ihe ọ bụla o nwere.+ Ma afọ ga-eju onye na-arụsi ọrụ ike.+