1 Ndị Kọrịnt 7:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ihe dị mkpa bụ ka mmadụ na-edebe iwu Chineke,+ ọ bụghị ma è biri ya úgwù ma ọ bụ na e bighị ya.+