Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ekliziastis 12:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Ihe bụ́ isi n’ihe niile e kwuru bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa iwu ya,+ n’ihi na ọ bụ ihe kacha mkpa mmadụ kwesịrị ime.+

  • Jeremaya 7:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Kama, m gwara ha, sị: “Ọ bụrụ na unu erubere m isi, m ga-abụ Chineke unu, unu ga-abụkwa ndị m.+ Ọ bụrụkwa na unu edebe iwu niile m nyere unu, ihe ga-agaziri unu.”’+

  • Ndị Rom 2:25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 N’eziokwu, ibi úgwù+ bara uru naanị ma ọ bụrụ na ị na-eme ihe e kwuru n’iwu.+ Ma ọ bụrụ na ị na-ada iwu, ị bụzi onye a na-ebighị úgwù n’agbanyeghị na e biri gị úgwù.

  • Ndị Galeshia 5:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 N’ihi na e nweghị uru ibi úgwù ma ọ bụ ebighị úgwù baara ndị ha na Kraịst Jizọs dị n’otu,+ kama ihe ka mkpa bụ okwukwe ha nwere nke ha na-egosi n’ịhụ ndị ọzọ n’anya.

  • 1 Jọn 5:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 N’ihi na ịhụ Chineke n’anya pụtara ịna-eme ihe ndị o nyere n’iwu,+ ihe ndị o nyere n’iwu esighịkwa oké ike,*+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya