-
2 Ndị Kọrịnt 12:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 N’ihi na ọ dị m ka ùnu ga na-eme ihe m na-achọghị ma m bịa, mụnwa ana-emekwa ihe unu na-achọghị. M nwere ike ịhụ ndị na-ese okwu, ndị na-ekwo ekworo, ndị na-ewe iwe ọkụ, ndị na-azọ ihe, ndị na-ekwu okwu azụ, ndị na-agba asịrị, ndị mpako, na ndị na-akpata ọgba aghara.
-